OME IHE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
5 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: S.O. Emma Agu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

OME IHE by S.O. Emma Agu — Lyrics

[REFRAIN] Yahweh emeela ihe juru m anya O mere ya oge m naatụghị anya ya Mgbogho njuru doro n'ime m dum O mere m ọñụ ihe juru m afọ N'ime m dum m'omere m ọñụ ihe juru m anya Yahweh emeela ih'o jiri buru Chukwu Ọ naeme ih'o mekwala k'osieme O tinye b'ọchị n'ọnụ m taa O tinye l'ọnụ n'obi m o Ihe m rịọrọ ya k'Ọ meere m tinye jara m anya Ihe juru m afọ Meere m mma eh, otito ya g'adị m n'ọnụ Oge niile n'ebe niile Ome ihe ribe otito m n'ome ebe niile Ih'o jiri buru Chineke Ribe si n'alaala obi m pụta [VERSE 1] Imeela, Imeela Chukwu n'ime m dum o Imeela, Imeela Yahweh Imeela ị dị mma N'asọ m ụtọ isogbuo m ị dịrị m mma Obi m naañụrị n'ịdị mma gị Chukwu
Read full lyrics

About OME IHE

"Ome Ihe" is a vibrant Igbo song of thanksgiving that captures the overwhelming joy of a believer reflecting on God's unexpected blessings. The title points to God as the active, miraculous doer of things, a theme that runs deeply through the lyrics. The opening lines express a profound sense of awe—"Yahweh emeela ihe juru m anya" (Yahweh has done things that amaze me)—acknowledging that God has answered prayers in ways that surpass all expectations and bring genuine laughter to the heart.

In the choir loft, this piece shines during the Offertory or as a dedicated thanksgiving hymn. The arrangement moves between full, rhythmic choral sections and striking a cappella moments, allowing the voices to carry the weight of the message. The second verse asks a familiar, grounding question: "Kedu ihe m g'emere Chineke?" (What shall I do for God?). It reminds the congregation that God does not need our earthly wealth, food, or fine clothes; what He truly desires is our praise.

As the song builds to its climax, it unites the whole church—saints, angels, the congregation, and every family—in offering pure worship. It is a natural choice for harvest thanksgivings and special celebrations, inviting everyone to step out of the pews and bring their gratitude to the altar with dancing and joyful voices.