OME IHE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: S.O. Emma Agu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

OME IHE by S.O. Emma Agu — Lyrics

[CHORUS] Yahweh emeela ihe juru m anya O mere ya oge m naatụghị anya ya Omeela ya Mgbogbajuru doro n'ime m dum, O mere m ọnụ Ihe juru m anya Ihe juru m ọnụ Yahweh emeela ihe o jiri bụrụ Chukwu Ọ naeme ihe o jiri bụrụ Chukwu O tinyela ọchị n'ọnụ m taa O tinyela ọnụ n'ihe m rịọrọ ya K'o mere m tinye jara Metala m mma eh Otito ya gaadị m n'ọnụ Oge niile n'ebe niile Ome ihe ribe otito m n'ome n'ebe niile Ihe o jiri bụrụ Chineke Si n'alaala obi m pụta [VERSE 1] I meela, I meela I meela, I meela Yahweh I meela, I meela Yahweh Ị dị mma, ị dị mma
Read full lyrics

About OME IHE

"Ome Ihe" is a vibrant Igbo song of thanksgiving that captures the sheer awe of experiencing God's unexpected blessings. The title points to Yahweh as the "Doer of Things," and the lyrics overflow with gratitude for miracles that catch us by surprise—things that "fill the eyes" and bring sudden laughter to the mouth. It is a piece that resonates deeply in the choir loft when a congregation is celebrating a major breakthrough, a harvest, or a special thanksgiving Mass.

The verses take a beautifully reflective turn, asking a profound question: what can we possibly give to a God who already owns everything? The song playfully wonders if God needs our food, our drinks, or our fine clothes, only to conclude that the material wealth of this world means nothing to Him. Instead, the only offering Yahweh truly accepts is our praise.

Musically, the arrangement builds a joyful, rhythmic momentum that invites everyone to join in. As the choir lists all of creation—the saints, the angels, the church, and our own families—bringing their praise to God, the piece becomes a powerful communal offering. It is a perfect choice for the Offertory or a lively recessional, leaving the congregation with a spirit of profound gratitude.