OME IHE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: S.O. Emma Agu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

OME IHE by S.O. Emma Agu — Lyrics

[REFRAIN] Yahweh emel' ihe ahụ juru m anya. O mere ya ogem naatụghị anya ya. Mgbogbajuru doro n'ime m dum o mere ihe juru m anya, ihe juru m ọnụkọ. Mekwala k'osieme o tinye l'ọchị n'ọnụ m taa. O tinye l'ọñụ n'obi m o. Ihe m rịọrọ ya k'o mere m tinye jara o. Metala m mma eh, otito ya gaadị m n'ọnụ oge niile n'ebe niile. Ome ihe rịb' otito m n'osi n'alaala obi m pụta. [VERSE 1] I meela, I meela Chukwu n'ime m dum o. I meela, I meela Yahweh. Ị dị mma, ị dị mma ee! n'asọ m ụtọ. I meela, I meela Yahweh. Ị dị mma, ị dị mma. Obi m naañụrị n'ịdị mma gị. Chukwu ị dị mma, ị dị mma, ị dị mma Chukwu.
Read full lyrics

About OME IHE

"Ome Ihe" is a vibrant Igbo thanksgiving song that captures the sheer awe of experiencing God's unexpected blessings. The title points to God as the ultimate "Doer of Things," and the opening lines immediately set a tone of joyful disbelief—praising Yahweh for doing marvelous deeds at a time they were least expected. It speaks of a deep, settling peace and a joy that fills the mouth with laughter, acknowledging that God not only answers prayers but adds extra blessings on top.

In the choir loft, this piece shines brightest during the Offertory or a dedicated thanksgiving procession. The verses walk through a beautiful reflection on what we could possibly offer back to a God who has everything. The lyrics ask if wealth, money, houses, or cars are enough, quickly realizing that worldly riches do not move Him. Instead, the song builds into a powerful call-and-response litany of praise, joining the saints, angels, the Church, and families in offering the one thing God truly desires: our genuine, heartfelt worship.