OTITO DIRI CHINEKE by ADAWAI JAMES — Lyrics

ADAWAI JAMES Igbo Gloria Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Otito dịrị Chineke n'elu kacha elu n'ụwa udo dịrị ndị mmadụ ndị nwero obi ọma VERSE 1 Anyị aja Gị mma anyị agọzie Gị anyị esekpuoro Gị anyị eto Gị VERSE 2 Anyị ekele Gị n'ihi nnukwu ebube Gị Oseburuwa Chukwu Eze nke l'igwe VERSE 3 Chukwu Nna j'ike nile Dinwenu Jesu Kristi so otu nwa Chineke mụrụ Dinwenu Chukwu VERSE 4 Nwaturu nke Chineke Nwa nke Nna Gị onye n'ekpochapụ njọ nk'ụwa mer'anyị ebere Gị onye n'ekpochapụ njọ nk'ụwa nara rịrịọ anyị Gị onye nọ n'aka nri Nna mer'anyị ebere VERSE 5 N'ihi na so Gị dị nsọ so Gị bụ Dinwenu so Gị Jesu Kristi kachasi di'elu Gị na Muọ Nsọ n'ebube nke Nna Amen

Download the sheet music

OTITO DIRI CHINEKE

OTITO DIRI CHINEKE

By ADAWAI JAMES
Solfa
Igbo
2 pages
2 Downloads
Gloria
0 0

More lyrics you may want