Full Lyrics REFRAIN Otito diri Chineke n'elu kachasi elu udo diri ndi mmadu nd'ihe ha n'aso Chukwu. VERSE 1 Anyi etoo Gi Anyi ekwuput' oruoma Gi Anyi esekpuoro Gi Anyi edoo Gi ebube Anyi ekele