Full Lyrics
REFRAIN
Otito diri Chineke n'elu
n'elu kachalu N'uwa, udo diiri ndi mmadu
ndi mmadu ndi nwero obi oma
VERSE 1
Anyi ajaa Gi mma
Anyi agozie Gi
Anyi esekpuoro Gi
Anyi atoo Gi
Anyi ekele Gi nihi nnukwu ebube Gi
VERSE 2
Osebuluwa Chukwu, Eze nkigwe.
Chukwu Nna ji ike nile,
Dinwenu Jesu Kristi,
sotu Nwa Chineke muru
VERSE 3
Dinwenu Chukwu
Nwaturu nke Chineke
Nwanke Nna.
Gi Onye ne kpocha pu njo, njo nku wa,
mee r'anyi ebere.
VERSE 4
Gi Onye ne kpocha pu njo, njo nku wa,
na r'ariri anyi.
Gi Onye no naka nri Nna,
mee r'anyi ebere.
VERSE 5
Nihi na So Gi di Nso.
So Gi bu Dinwenu
So Gi, O Jesu Kristi,
so Gi eh, so Gi di Nso
VERSE 6
Kachasi di elu
Gi na Mmuo Nso
N'ebube Chukwu Nna, Chukwu Nna.
Amen.