Otito Diri Chineke by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Gloria Vernacular Masses Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Otito dịrị Chineke n'elu kach'elu. N'ụwa udo dịrị ndị mmadụ ndị nwer'obi ọma. VERSE 1 Anyị ajaa Gị mma, anyị agọzie Gị, anyị esekpuoro Gị. Anyị etoo Gị, anyị ekele Gị n'ihi nnukwu ebube Gị. VERSE 2 Osebulụwa Chukwu, eze nk'igwe, Chukwu Nna ji ike nile. Dinwenu Jesu Kristi s'otu Nwa Chineke mụrụ. VERSE 3 Dinwenu Chukwu, Nwatụrụ nke Chineke, Nwa nke Nna. Gị onye n'ekpochapụ njọ nk'ụwa, meere anyị ebere. VERSE 4 Gị onye n'ekpochapụ njọ nk'ụwa, nara arịrịọ anyị. Gị onye nọ n'aka nri Nna, meere anyị ebere. VERSE 5 N'ihi na sọ Gị dị Nsọ, sọ Gị bụ Dinwenu, Jesu Kristi, sọ Gị dị Nsọ. VERSE 6 Kachasị dị elu, Gị na Mmụọ Nsọ n'ebube Chukwu Nna. Amen.

Download the sheet music

Otito Diri Chineke

Otito Diri Chineke

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
2 pages
9 Downloads
Gloria Vernacular Masses
0 0

More lyrics you may want