LEENU NWATURU CHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Jul 31, 2026

LEENU NWATURU CHUKWU by Fr Stanley Orazulike — Lyrics

VERSE 1 Leenu Nwaturu Chukwu Achịcha ndụ ma nke si n'igwe gbadata n'ụwa Ọ bụ nri ọma Kristi nyer'anyị na Eucharistia dị asọ S'anyị rie k'anyị wee nwee ndụ ebebe K'anyị jee nụ nara ya n'ihi na ọ bụ nri ọma Anyị nwere isi ọma bụ ndị n'eri ya VERSE 2 Etosighịm k'ị bata nwe nụ n'im'obi m o Chukwu Nna Dinwenu na Chukwu m o bata n'im'obi m o Chineke m o etosighịm k'ị bata n'im'obi m o Maka njọ m o etosighịm k'ị bata n'im'obi m o Dinwenu kwuo nụ sọ okwu n'obi m gaadịrị rị Dinwenu kwuo nụ sọ okwu n'obi m gaadịrị rị VERSE 3
Read full lyrics

About LEENU NWATURU CHUKWU

"Leenu Nwaturu Chukwu" (Behold the Lamb of God) is a profound Igbo choral piece composed by Fr. Stanley Orazulike. Written as a competition set piece, it brings a solemn, reverent energy to the choir loft. The song beautifully weaves together the Agnus Dei and the Communion rite, inviting the faithful to approach the Eucharistic table with awe.

The lyrics draw directly from the liturgy, moving from the recognition of Christ as the Lamb of God to the humble prayer of the centurion: "Etosighịm k'ị bata n'im'obi m o" (Lord, I am not worthy that you should enter under my roof). It reminds the congregation of the sacrifice on the cross and the gift of Christ's Body and Blood, described here as the true food of angels ("achịcha nri ndị Mmụọzi").

Because of its structure as an anthem, it is perfect for the Communion procession or as a special meditation piece during the Eucharist. Choirs will appreciate the dynamic shifts and the deep reverence it demands, making it not just a test of vocal skill, but a deeply moving prayer for the whole church.