LEENU NWATURU CHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 30, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

LEENU NWATURU CHUKWU by Fr Stanley Orazulike — Lyrics

REFRAIN Leenu Nwaturu Chukwu, achịcha ndị ọma, Nke si n'igwe gbadata n'ụwa, lee ọ bụ nri ọma. Kristi nyer' anyị na Eucharistia dị asọ, Sị anyị rie k'anyị nwee ndụ ebebe. K'anyị jeenu nara ya n'ihi na ọ bụ nri ọma. Anyị nwere isi ọma, ndị n'eri ya. VERSE 1 Etozighị m Dinwenu k'ị bata. Chineke m o, etozighị m k'ị bata. Maka njọ m o, etozighị m k'ị bata. Dinwenu biko kwuo n'obi m gaadịrị m mma. Dinwenu kwuo nu sọ okwu n'obi m gaadịrị m mma.
Read full lyrics

About LEENU NWATURU CHUKWU

"Leenu Nwaturu Chukwu" is a deeply reverent Communion hymn composed by Fr. Stanley Orazulike. The title translates to "Behold the Lamb of God," drawing the congregation's focus directly to the mystery of the Eucharist. It is a song of invitation and humility, perfect for the moments when the faithful approach the altar to receive the Body and Blood of Christ.

The verses beautifully weave together the profound sentiments of the Communion rite. The first verse echoes the centurion's prayer, "Lord, I am not worthy that you should enter under my roof," expressing our human frailty and the healing power of God's word. As the song progresses, it reflects on Christ's sacrifice, calling us His friends and brothers, and ultimately praises the Eucharist as the true bread of angels that gives eternal life.

For a choir, this piece offers a gentle, flowing melody that encourages prayerful reflection. The harmonies support the solemnity of the text, allowing the voices to blend in a unified expression of faith. It is a wonderful choice for the Communion procession, helping to center the hearts of the congregation on the sacred meal they are about to share.