Leenu Nwaturu Chukwu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
8 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

Leenu Nwaturu Chukwu by Fr Stanley Orazulike — Lyrics

REFRAIN Leenu Nwa atụrụ Chukwu Achịcha ndị ọma nke si n'igwe gbadata n'ụwa Ọ bụ nri ọma Kristi nyer' anyị na Eucharistia dị asọ Sị anyị rie k'anyị wee nwee ndụ ebeebe K'anyị jeenu nara ya n'ihi na ọ bụ nri ọma Anyị nwere isi ọma bụ ndị n'eri ya VERSE 1 Etosighịm k'ị bata, O Dinwenu n'im'obi mo Etosighịm, etosighịm k'ị bata n'im'obi mo Chineke mo, etosighịm k'ị bata n'im'obi mo Maka njọ mo, etosighịm k'ị bata n'im'obi mo Dinwenu kwuonu sọ okwu n'obim gaadịrị m Dinwenu kwuonu sọ okwu n'obim gaadịrị m VERSE 2
Read full lyrics

About Leenu Nwaturu Chukwu

"Leenu Nwaturu Chukwu" is a deeply reverent Igbo Communion hymn composed by Fr. Stanley Orazulike. The title translates to "Behold the Lamb of God," drawing the congregation's focus to the altar as they prepare to receive the Eucharist. The opening refrain celebrates the Bread of Heaven that came down to earth, reminding singers of the eternal life promised to those who partake in this holy meal.

The verses walk the choir and congregation through a profound spiritual journey. The first verse echoes the Centurion's prayer—"Etosighịm k'ị bata... kwuonu sọ okwu" (I am not worthy that you should enter... only say the word)—a familiar and humbling moment in the Catholic Mass. As the song progresses, it reflects on Christ's sacrifice and His invitation to us as friends and brethren. The final section builds into a beautiful descant, affirming that the Body and Blood of Christ is true food and true drink that gives life. It is an excellent choice for the Communion procession, offering a prayerful and uplifting atmosphere in the church.