GORIBENU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

GORIBENU by Izu Marcel Onyeocha — Lyrics

Ike nile nke eligwe ṅụrịwanụ! Igwe ndị mmụozi nile kwebenu'ụkwe! Goribenu, ihe ekike nile nọruhere ukpu eze Chineke! Jesu Kristi Eze anyị ebilitego! Gbulienụ opi nke nzọpụta. Ụwa, ṅụrịa aṅụrị k'ị n'amuke amuke, were ihe nke onye Eze gị chawapụta! Kristi emerigo! Ebube ejupụta n'ime gị. Ọchịchịrị enwekwaghị ọnọdụ n'ụwa! Nne dị asọ bụ Ụka ṅụrịwa, Na egoli n'ofufe. Nyahụ Onye Nzọpụta nụ hilitere n'ọnwụ n'achakwasị gị! Ka'ebe a nile jupụta n'ụzọ aṅụrị, na azaghachi nnukwu abụ ndị nke Chineke nile! Ndị enyịm ọma, mụ na ha guzọ n'ihe a dị asọ soronụ m n'ịrịọ Chineke ebere ka Onye nwaodibo ya naekwesịghị ekwesị gwa anyị ji kwee n'ụkwe'a n'ụbọchị Paska Ya. V: Onyenwe'anyị nọnyere'ụnụ. R: Nọnyerekwa gị.
Read full lyrics

About GORIBENU

"Goribenu" is a majestic Igbo setting of the Exsultet, the ancient Easter Proclamation sung at the Easter Vigil. The title itself is a commanding call to rejoice, echoing the opening lines that summon the choirs of angels, all creation, and the Church to exult in the Resurrection of Jesus Christ. For any choir and congregation, this chant marks the dramatic pinnacle of the liturgical year, moving from the solemn darkness of Holy Saturday into the radiant joy of Easter.

Izu Marcel Onyeocha’s arrangement captures the sweeping narrative of salvation history. The lyrics trace the journey from Adam’s fall—the "happy fault" that won for us so great a Redeemer—through the deliverance of the Israelites across the Red Sea, culminating in Christ breaking the chains of death. The familiar dialogue between cantor and assembly ("Onye-nwe'anyị nọnyere'ụnụ") anchors the piece in the heart of the Eucharistic celebration.

Singing this proclamation is a profound responsibility for a cantor or choir. As the words bless the Easter candle and pray for the Morning Star who never sets, the music carries the awe and triumph of the Resurrection. It is a piece that demands both vocal stamina and deep spiritual conviction, filling the church with the definitive announcement that light has conquered the night.