EKWERE M N'OTU CHINEKE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
13 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 1 page

EKWERE M N'OTU CHINEKE by Jude Nnam — Lyrics

REFRAIN 1 Ekwere m n'otu Chineke, Nna, onye jike nile. Ekwere m n'otu Chineke, Nna, onye jike nile. VERSE 1 Onye mere igwe n'ala, n'ihe nile a naahu anya na ndi a naghi ahu anya. Ya n'otu Onyenwe anyi, Jesu Kristi, s'otu Nwa Chineke muru. Nna muru t'uwa tiwa nile Chukwu si na Chukwu, ihe si n'ihe. Ezi Chukwu si n'ezi Chukwu. A muru Ya amu, e meghi Ya eme, Ya na Nna bu otu n'ihe ho ji buru Chukwu. Onye si na Ya mee ihe nile, Onye mak'ihi anyi bu mmadu. Na mak'ihi nzoputa anyi, siri n'eligwe gbadata. AD LIBITUM A CAPPELLA O wer'ahu na Virgin Maria Site na Muo Nso: O buru mmadu. A bia kpogbuo Ya n'obe, A bia kpogbuo Ya n'obe n'ihi anyi N'oge ochichi Pontus Pilate O tahuhu, O tahuhu, E nwuo, E lie Ya.
Read full lyrics

About EKWERE M N'OTU CHINEKE

When the choir stands to sing the Creed after the homily, it is always a powerful moment of shared faith. Jude Nnam’s "Ekwere m n'otu Chineke" brings the Igbo translation of the Nicene Creed to life with a dynamic, through-composed choral setting. Rather than just repeating a single melody, the music shifts to match the profound mysteries being professed.

The piece opens with a firm, unified refrain declaring belief in the Almighty Father. As the choir moves through the life of Christ, Nnam introduces a striking shift: an a cappella section for the Incarnation and Crucifixion. Stripped of accompaniment, the voices carry the solemn weight of "O wer'ahu na Virgin Maria" (He took flesh from the Virgin Mary) and His suffering under Pontius Pilate.

This quiet reverence is soon broken by a triumphant second refrain, "O bilitere n'onwu," celebrating the Resurrection and Ascension. The final sections drive toward a joyful anticipation of the world to come, ending in a resounding series of Amens. It is a setting that keeps both the singers and the congregation deeply engaged with every word of their faith.