Ebube Chukwu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
14 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: David Irobonosen
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo, Yoruba, Hausa, Esan
Pages: 2 pages

Ebube Chukwu by David Irobonosen — Lyrics

CHORUS Onye Okike, Okemmo! Eze uwa nile Onye'okike, Onye n'edu anyi ije, Obinigwe Chinememma bulie Jesu elu, Bulie Jesu elu o, Onye dika gi Chineke. Ebube dike, Oh! Chukwu ọma, Oh! Chukwu ọma. Chukwu ọma, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu ọma Eze uwa nile. Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Oh! Chukwu ọma Osebuluwa Chineke. Ebube dike! Onyinye m kam jiri bia, Ebube dike Osebuluwa Chineke! Ebube dike! Onyinye m kam jiri bia, Ebube dike! Onye ka Chi, Onye ka Chi. Ebube, Ebube, Ebube, Ebube, Ebube, Ebube, Onye ka Chi, Onye ka Chi. TENOR SOLO Agu n'eche mba mo, Onye dika Gi o Eze ndi eze, Onye dika Gi o? Gini kam g'eji kele Gi Ebube.
Read full lyrics

About Ebube Chukwu

"Ebube Chukwu" is a vibrant and majestic choral anthem of praise that celebrates the supreme greatness of God. The title translates to "Glory of God" or "God's Majesty" in Igbo, setting the tone for a piece that is both deeply reverent and highly energetic. Choirs often bring this out during the Offertory or as a grand thanksgiving piece, especially given the lyric "Onyinye m kam jiri bia" (I have come with my gifts), making it a perfect accompaniment for the procession of gifts to the altar.

What makes this arrangement particularly special is its beautiful embrace of Nigeria's diverse cultures. After a soaring tenor solo that extols God as the "Lion that guards the city" (Agu n'eche mba), the choir breaks into a thrilling sequence that praises God across different languages. It acknowledges Him as "Eze ndi eze" in Igbo, "Oba awon oba" in Yoruba, "Sarki na sarki" in Hausa, and "Ojie nosojie" in Esan. This unifying moment in the score always resonates powerfully with congregations, reminding everyone in the pews that God's majesty transcends all boundaries.