Ebube Chukwu by David Irobonosen — Lyrics

David Irobonosen Igbo Yoruba Hausa Esan Anthems Offertory Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Onye Okike, Okemmo! Eze uwa nile Onye'okike, Onye n'edu anyi ije, Obinigwe Chinememma bulie Jesu elu, Bulie Jesu elu o, Onye dika gi Chineke. Ebube dike, Oh! Chukwu ọma, Oh! Chukwu ọma. Chukwu ọma, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu ọma Eze uwa nile. Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Oh! Chukwu ọma Osebuluwa Chineke. Ebube dike! Onyinye m kam jiri bia, Ebube dike Osebuluwa Chineke! Ebube dike! Onyinye m kam jiri bia, Ebube dike! Onye ka Chi, Onye ka Chi. Ebube, Ebube, Ebube, Ebube, Ebube, Ebube, Onye ka Chi, Onye ka Chi. TENOR SOLO Agu n'eche mba mo, Onye dika Gi o Eze ndi eze, Onye dika Gi o? Gini kam g'eji kele Gi Ebube. CHORUS Maka ihe nile mere m, Ndi Igbo naakpo Gi Eze ndi eze, Ndi Yoruba naakpo Gi Oba awon oba, Ndi Hausa naakpo Gi Sarki na sarki, Ndi Esan naakpo Gi Ojie nosojie, Afa Gi ebuka Chineke. Odogwu! Odogwu! Odogwu! Odogwu! Onye ka Chi, Onye ka Chi, Onye ka Chi, Onye kachi Odogwu! Ebube, Ebube, Ebube, Ebube, Ebube, Ebube, Ebube, Ebube Odogwu! Odogwu! Odogwu! Odogwu! Oh! Chukwu ọma, Otito, Oh! Chukwu ọma. Odogwu! Odogwu! Odogwu! Oh! Chukwu ọma, Otito, Oh! Chukwu ọma. Okemmuo! Oh! Chukwu ọma Onye Okike, Oh! Chukwu ọma Ọkaka! Oh! Chukwu ọma. Onye Okike Oh! Chukwu ọma Oh! Chukwu ọma Ebube dike! Oh! Chukwu ọma, Chukwu ọma Oh! Chukwu ọma Eze uwa nile. Chukwu ọma Ebube dike! Oh! Chukwu ọma, Chukwu ọma Oh! Chukwu ọma Eze uwa nile. Ebube Chukwu Oh! Chukwu ọma, Ebube Chukwu Oh! Chukwu ọma, Ebube Chukwu Oh! Chukwu ọma.

Download the sheet music

Ebube Chukwu

Ebube Chukwu

By David Irobonosen
Solfa
Igbo, Yoruba
2 pages
19 Downloads
Anthems Offertory Hymns
0 0

More lyrics you may want