ACHICHA NA-ENYE NDU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
1 0
25 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

ACHICHA NA-ENYE NDU by Jude Nnam — Lyrics

REFRAIN Jesu Kristi achịcha naenye ndụ Jesu Kristi achịcha naenye ndụ Nye anyị ịnata Gị n'uju Nri ụbọchị n'ekpughere anyị onwe Gị Achịcha nke ndụ ebighị ebi, ebighị ebi K'achịcha nke ndụ ebighị ebi, k'achịcha naenye ndụ ebighị ebi VERSE 1 I nyejuru ndị agụụ naagụ afọ, Ogbe achịcha ise n'azụ abụọ ka I jiri zụọ afọ, I meri puku mmadụ ise Nna ndị ogbenye Kristi VERSE 2 Ọ bụghị chọọ nanị ndụ ee ndụ dị n'achịcha Achịcha naenye ndụ Ọ bụghị chọọ nanị ndụ dị n'achịcha
Read full lyrics

About ACHICHA NA-ENYE NDU

"Achịcha Na-enye Ndụ" is a deeply moving Communion hymn by Jude Nnam that draws the choir and congregation into the mystery of the Eucharist. The title speaks of the "Bread that gives life," and the song connects the biblical miracle of the loaves and fishes to the spiritual nourishment we receive at the altar.

In the verses, the lyrics recount how Jesus fed the hungry crowds with just five loaves and two fish, satisfying five thousand people. It reminds us that Christ is the "Father of the poor" who sees our exhaustion and hunger. As the choir sings the refrain, we ask Jesus to reveal Himself to us in our daily bread and to grant us the grace to receive Him fully.

This piece is ideal for the Communion procession. Its gentle, flowing arrangement allows the voices to blend in reverence. The final verse brings the message home, praying that the eternal Bread of Life inspires us to care for our brothers and sisters, just as Christ taught us. It is a profound reminder of what the Eucharist calls us to do: to be fed, and then to go out and feed others.