Achicha Na-Enye Ndu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
8 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

Achicha Na-Enye Ndu by Jude Nnam — Lyrics

REFRAIN Jesu Kristi achịcha nk'enye ndụ, Achịcha m o, achịcha n'enye ndụ. Nye anyị agụụ ịnata Gị n'uju, K'ị n'enye anyị Nri Ụbọchị, N'ekpugheere anyị onwe Gị, K'achịcha nke ndụ ebighịebi, Ebighịebi, k'achịcha nke ndụ ebighịebi. VERSE 1 Inyejuru ndị agụụ n'agụ afọ, Ogbe achịcha ise n'azụ abụọ Ka ị jiri zụọ afọ, Na n'ogbe achịcha ise n'azụ abụọ Ị zụrụ puku mmadụ ise. O Kristi Nna ndị ogbenye. VERSE 2 Ọ bụghị ịchọ naanị ndụ ee ndụ dị n'achịcha,
Read full lyrics

About Achicha Na-Enye Ndu

"Achịcha Na-Enye Ndụ" is a deeply reverent Igbo Communion hymn composed by Jude Nnam. The song beautifully captures the essence of the Eucharist, drawing a direct line between the physical nourishment Christ provided during His earthly ministry and the spiritual sustenance He offers at the altar.

The verses recount the miracle of the feeding of the five thousand, reminding the congregation of how Jesus satisfied the hunger of the tired crowds with just five loaves and two fishes. As the choir leads the faithful during the Communion procession, the lyrics shift the focus from physical food to the eternal—urging us to seek the living bread that grants everlasting life.

Singing this piece brings a profound sense of awe to the Communion rite. The melody is gentle yet insistent, perfectly matching the prayerful plea of the refrain to receive Christ fully. It is a beloved staple in Nigerian Catholic parishes, helping the congregation approach the Eucharist with open, hungry hearts.