BIA MỤỌ NSỌ (Sequence) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Emma Orji
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

BIA MỤỌ NSỌ (Sequence) by Emma Orji — Lyrics

[CHORUS] Bịa Mmụọ Nsọ, bịa n'obi anyị si n'eluigwe zidata Ihe Gị nke dị ebebe [VERSE 1] Bịa Nna nkụ n'ogbenye bịa aka n'eny'onyinye biko Mmụọ Nsọ mukesịa n'im'obi anyị biko bịa Mmụọ Nsọ [VERSE 2] Onye ntasi obi kacha mma bịa leta obi ndị nke Gị Ị dị ụtọ achọrọ m biko bịa Mmụọ Nsọ [VERSE 3] Ntu oyi n'oge ekpomọkụ Ezumike ndị nọ na ndọli ntasi obi n'oge nsogbu biko bịa Mmụọ Nsọ [VERSE 4]
Read full lyrics

About BIA MỤỌ NSỌ (Sequence)

"Bia Mụọ Nsọ" is a vibrant Igbo setting of the Veni Sancte Spiritus, the ancient Sequence hymn appointed for Pentecost Sunday. Sung just before the Gospel Acclamation, the Sequence is a poetic and urgent invocation of the Holy Spirit. This arrangement translates the rich imagery of the original Latin text into the vernacular, calling on the Spirit as the "best consoler" (Onye ntasi obi kacha mma) and the sweet guest of the soul.

The score is structured to carry the congregation through the traditional petitions of the Pentecost feast. A recurring chorus anchors the piece, while eight short verses and a bridge section allow the choir to explore the Spirit's role as rest in labor, comfort in mourning, and the source of the sevenfold gifts. The bridge powerfully emphasizes human dependence on divine grace, declaring that without the Spirit, there is nothing good in us ("Ewepụ Gị... onweghị ihe mmadụ nkịtị pụrụ ime mma").

For a choir, this sequence offers a deeply prayerful moment in the Pentecost liturgy. The steady, rhythmic flow of the solfa notation builds a sense of gathering momentum, perfectly fitting the feast of the Church's birth. It concludes with a solemn, layered "Amen," sealing the community's prayer for renewal and eternal joy.