AFUFU MMUO - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Sam Ojukwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

AFUFU MMUO by Sam Ojukwu — Lyrics

SOPRANO SOLO O afụfụ mmụọ O afụfụ mmụọ Jesu talụ anyị TUTTI O afụfụ mmụọ Jesu talụ anyị Nenegodụ ka Jesu Kristi si we bịa n'ụwa Lụba ọlụ dị mma Ọlụ ịhụnanya, ọlụ Chukwu Ọ lụebube Chukwu Ma ọ gịnị k'ụmụ ụwa ji kwụa Ya ụgwọ? Ọnwụ n'elu obe O afụfụ mmụọ Jesu talụ anyị BARITONE SOLO Ma ọ gịnị ka Jesu melụ fa fa jia chọya ka ọ nwụa Ka ọ nwụa ọnwụ ifele n'enu obe Ụmụ nnem, ụmụ nnem a jụa m o Ọ bụzịkwa Jesu Kristi melụ ka ndị ngwụrọ wụba ujọnjọlị? Ọ bụzịkwo Jesu Kristi melụ ka ndị kpuru isi fụba ụzọ k'ugo? Ọ bụzịkwo Jesu Kristi melụ ka ndị agụụ n'agụ liju afọ? Ọ bụzịkwo Jesu Kristi melụ ka ndị nwụlụ anwụ we kubekwa ume ndụ ọzọ? Ma ọ gịnị k'ụmụ ụwa ji kwụa Ya ụgwọ?
Read full lyrics

About AFUFU MMUO

"Afụfụ Mmụọ" (Story of the Cross) is a solemn and deeply moving Igbo choral piece that reflects on the passion and agony of Jesus Christ. Composed by Sam Ojukwu, the song draws the choir and congregation into the sorrowful narrative of Holy Week, asking a piercing question: after all the good works, miracles, and love Christ showed the world, how did humanity repay Him? With a shameful death on the cross.

The arrangement uses distinct vocal sections to tell the story dramatically. A baritone solo takes on the voice of a narrator, recounting Christ's miracles—making the lame leap, giving sight to the blind, and raising the dead—while contrasting this with the crowd's sudden turn from shouting "Hosanna" to demanding His crucifixion. The choir responds with a heavy, mournful refrain, emphasizing the weight of the cross and the injustice of His trial before Pilate.

In the choir loft, this piece serves as a powerful meditation during Lenten services, Good Friday liturgies, or Stations of the Cross. Its narrative structure and emotive melodies make it a profound tool for reflection, guiding the faithful to contemplate the ultimate sacrifice made on Calvary.