AFUFU MMUỌ - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Sam Ojukwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

AFUFU MMUỌ by Sam Ojukwu — Lyrics

[SOPRANO SOLO] Ọ afụfụ mmụọ Ọ afụfụ mmụọ Jesu talụ anyị [TUTTI] Ọ afụfụ mmụọ Jesu talụ anyị Nene godu ka Jesu Kristi si we bịa n'ụwa Ịba ọlụ dị mma O ihu ifụnanya Ọlụ Chukwu, O lue ebube Ọnwụ n'elu obe Ọ afụfụ mmụọ Jesu talụ anyị [BARITONE SOLO] Ma ọ gịnị ka Jesu melụ fa, fa jia chọya ka ọ nwụa Ka ọ nwụa ọnwụ ifele n'elu obe Ụmụnne m a jụa m o Ọ bụzịkwa Jesu Kristi melụ ka ndị ngwụrọ wụba ụjọ n'jụlị? Ọ bụzịkwo Jesu Kristi melụ ka ndị kpuru isị fụba ụzọ k'ugo? Ọ bụzịkwo Jesu Kristi melụ ka ndị agụụ n'agụ riju afọ? Ọ bụzịkwo Jesu Kristi melụ ka ndị nwụlụ anwụ, we kubekwa ume ndụ ọzọ? Ma ọ gịnị k'ụmụ ụwa jili kwụa ya ụgwọ? [CHORUS]
Read full lyrics

About AFUFU MMUỌ

"Afụfụ Mmụọ" (Story of the Cross) by Sam Ojukwu is a profound Igbo choral reflection on the Passion of Christ. The piece takes the choir and congregation through the agonizing journey of Jesus, asking poignant questions about why the Savior, who healed the sick, fed the hungry, and raised the dead, was condemned to a shameful death on the cross. The baritone solo powerfully recounts the fickleness of the crowds who once shouted "Hosanna" only to turn and demand His crucifixion before Pilate.

Attached to this score is Fr. C. Ezenduka’s "Aga M Ekuli," a deeply penitential hymn based on the parable of the Prodigal Son. Singing "I will arise and go to my Father," the verses express true contrition, acknowledging our sins against heaven and asking to be taken back not as a son, but as a servant.

Together, these pieces form a moving repertoire for the Lenten season and Holy Week. The solemn melodies and rich harmonies invite the faithful into a space of deep reflection, mourning the suffering Christ endured while seeking the Father's boundless mercy and forgiveness.