YUKARISTIA by Eze, King. O — Lyrics

Eze, King. O Igbo Communion Hymns FILM Songs FILM 2023 Eucharistic songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ome mma Chukwu, Chukwu Nna, Chukwu Nna Onye nweru sọ ohu nwa ya, Ohu Nwa G'ọ bịa n'ụwa taa ahụhụ, ahụhụ, ahụhụ ma nwụọ O wubetu Sakramenti nke Yukaristia Sakramenti nke Yukaristia sị anyị rie VERSE 1 Ụmụ nnem gbayitenụ g'anyị jee naranụ oriri nsọ Ọ bụ oriri nsọ, ọ bụ oriri nsọ Ọ b'echicha dị ndụ Chukwu Nwa nyer'anyị sị anyị rie VERSE 2 Nyochaa nyochaa obi n, nyochaa onwe n Nri ndụ muo mụ hụghụ nri ọma Nri ọma, nri ọma, nri ọma, nri ọma Chukwu biko nara ya n'ọhụụ n VERSE 3 Chukwu Nwa biete n'ime obi m Jesu biete n'ime obi m Chukwu Nwa doo bịa biete biko Oh biko n'obi m

Download the sheet music

YUKARISTIA

YUKARISTIA

By Eze, King. O
Solfa
Igbo
3 pages
8 Downloads
Communion Hymns FILM Songs FILM 2023 Eucharistic songs Hymns
1 0

More lyrics you may want