YUKARISTIA by EZE, KING. O — Lyrics

EZE, KING. O Igbo Communion Hymns FILM Songs FILM 2023 Motets Anthems Staff & Solfa notation

Full Lyrics

Ome mma Chukwu Chukwu Nna Chukwu Nna Onye zhiteru so ohu Nwa ya g'obia n'uwa taa awhuwhu awhuwhu awhuwhu ma nwuo O wuberu Sakramenti nke Yukaristia Sakramenti nke Yukaristia shianyi rie Umunnem gbayitenu g'anyi djee narunu oriri nso oriri nso oriri nso o b'echicha di ndu Chukwu Nwa nyeru anyi shianyi rie ma rijue huo Ome mma Chukwu Chukwu Nna Chukwu Nna Onye zhiteru so ohu Nwa ya g'obia n'uwa taa awhuwhu awhuwhu awhuwhu ma nwuo O wuberu Sakramenti nke Yukaristia Sakramenti nke Yukaristia shianyi rie Nyocha o bu nnyocha o bu nnyocha o nwo n nri ndi muoma bu obu nrioma nri ndi ndjem bu obu nrioma o buru ne i dighi ocha biko naru ya n'obu n Ome mma Chukwu Chukwu Nna Chukwu Nna Onye zhiteru so ohu Nwa ya g'obia n'uwa taa awhuwhu awhuwhu awhuwhu ma nwuo O wuberu Sakramenti nke Yukaristia Sakramenti nke Yukaristia shianyi rie Nwa piete n'ime obu m Jeso piete n'ime obu m Chukwu Nwa doo bia piete biri oh biko n'obu m choru n Ome mma Chukwu Chukwu Nna Chukwu Nna Onye zhiteru so ohu Nwa ya g'obia n'uwa taa awhuwhu awhuwhu awhuwhu ma nwuo O wuberu Sakramenti nke Yukaristia Sakramenti nke Yukaristia shianyi rie

Download the sheet music

YUKARISTIA

YUKARISTIA

By EZE, KING. O
Staff & Solfa
Igbo
48 pages
4 Downloads
Communion Hymns FILM Songs FILM 2023 Motets Anthems
1 0

More lyrics you may want