Full Lyrics
SOPRANO SOLO
Chineke Okaka mo
Anyi ekele io
Imeke otito dili gi
Okaka
TUTTI
Aga m enye Chukwu ekele
Aga m enye Chukwu otito
Aga m eji onyinye nke di mma we tuo lu ya mma mma
Aga m emma
Ekene dili ya, otito dili ya
Chukwu nk'igwe na Chukwu wa ncha
Chukwu nk'igwe, otito dili Chukwu
Otito dili Chukwu wa ncha
BARITONE SOLO
Kanji tobe nu Christi
Otito dili nuya, otito dili nuya
Onwu maka nmu na gi
Onwu kanji nwe ndu nlu ju
Biko tobe nu ya
CHOIR
Obu Chukwu 'ma, Chukwu oma
Ony'ukwu e
Ibu Chukwu wa ncha
Ewo Chukwu nk'igwe
Ewo Chukwu wa nine
Ewo Chukwu Nna mu e
Obu Chukwu 'wa ncha
Obu Chukwu 'wa ncha
Kene ya, kene ya
Tobe ya, tobe ya
Otito dili nu Jesu Christ n'enigwe, Okaka!
Obu Okaka ewo Okaka
Ewo Okaka
Obu Okaka
Ewo Chinekem Okaka
SOPRANO SOLO
Dinwanji isi mkpe
Ekube dike, ebube dike
Ebube dike echet'obi e si ike
Ewo Nna Chukwu Nna, Chukwu Nna
Ewo Nna Chukwu Nna, Chukwu Nna
CHOIR
Ewo Nna Chukwu Nna, Chukwu Nna
Ewo Nna Chukwu Nna Okaka
Okaka
Nnu kachasie nu
Nnu kachasie nu
Onye ne dwo nyi ye
Aga m eji fo'bu na nwe tobe Chukwu Onye ma
Otito dili Chukwu delu kacha si enu
Ise, Ise, Ise, Ise, Ise, Ise, Ise, Ise