K'anyi Jee N'Obi Eze - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
1 0
63 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Linus Okwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 7 pages

K'anyi Jee N'Obi Eze by Linus Okwu — Lyrics

[CHORUS] Ọbịnasọm uo ai yei ye Ọbịnasọm uo mgbe m nụrụ k'aha n'asị e K'anyị jee nụ n'ụlọ nsọ K'anyị jee nụ n'obi eze Onye ihe nile dị n'aka Ya Onye ji aka Ya du n'ọnwa Ya Onye n'enwerọ mgbanwe nke n'ọjị enwe njedebe Chineke eze ukwu Nwannem wer'añụrị bata K'anyị kelee Chineke Ony'ọma [BASS SOLO] Oseburụwa m re kete Onyenwemmadụ a bịaram ba Gị Anyị sị k'anyị bịakporo Gị isiala Ihe ị n'emer'anyị ebuka Ogologo ndụ Gị n'enye anyị Ahụ ike anyị dị Gị n'aka Jị n'ede anyị n'akọbụ ọrụ aka Gị Ụmụ n'ụba nyị bụ ọrụ aka Gị Ya k'anyị ji bịan'iru Gị ịkpọrọ Gị isiala [SOPRANO] Ọ ma lee ihe ọma nile dị n'ụwa ebub'ebube
Read full lyrics

About K'anyi Jee N'Obi Eze

"K'anyi Jee N'Obi Eze" (Let us go to the King's palace) is a vibrant and rhythmic Igbo entrance hymn composed by Linus Okwu. With its lively call-and-response structure and traditional highlife feel, it perfectly captures the joy of a congregation gathering for worship. The lyrics invite the faithful to enter the sanctuary with gladness, echoing the Psalmist's call to go to the house of the Lord and give thanks for His endless blessings.

The piece is rich in indigenous musical expressions, featuring vocalized drum patterns like "kọm kọm kọm" and "tiri tiri tum" that mimic traditional percussion instruments. As the choir sings of bringing instruments to praise God ("butenụ ngwa egwu"), the music itself becomes a festive dance. It is an ideal choice for the Entrance procession, especially on feast days and joyous celebrations, setting a tone of profound gratitude and energetic praise as the Mass begins.