Full Lyrics
Nwaturu nke Chukwu, Nwaturu nke Chukwu,
Onye n'ekpochapuo njo nk'uwa.
Nwaturu Chukwu, Nwaturu Chukwu,
Gi onye nēbupu nmehie nke uwa.
Mer'anyi ebere, mer'anyi ebere.
Mer'anyi ebere, mer'anyi ebere.
CODA
Nye anyi udo, nye anyi udo,
Nye anyi udo, nye anyi udo.