Full Lyrics
REFRAIN
Nso! Nso! Nso!
Nso! Nso! Nso!
Nso! Nso! Nso!
Chineke, I di Nso!
Nso eh! Dinwenu n'ezie I di Nso eh!
Nso! eh! Nso! Ah eh! Chi m di Nso!
VERSE 1
Osebuluwa Chineke nke igwe ndi agha,
elu igwe na ala juputara n'ebube Gi.
Hosanna! Hosanna! Hosanna!
Hosanna n'elu kacha elu, Hosanna!
Hosanna n'elu kacha elu.
VERSE 2
O di ngozi bu onye biara n'aha Onyenwe anyi.
Hosanna! Hosanna!
O di ngozi bu onye biara n'aha Onyenwe anyi.
Hosanna! Hosanna!