Full Lyrics
Nso, Nso, Nso eyio,
Nso, Nso, Nso eyio.
Osebụrụwa Chineke m o nke igwe ndị agha,
Ebube gị, ebube gị juputara n'enuigwe na ala.
Hosanna n'enu kacha di enu,
Hosanna eh n'enu kasị enu!
Nso, Nso, Nso eyio,
Nso, Nso, Nso eyio.
Ọ dị ngọzi, ọ dị ngọzi,
Onye bịara, onye bịara n'aha Onye nwe anyị, eh.
Hosanna n'enu kacha di enu,
Hosanna eh n'enu kasị enu!
Hosanna, Hosanna, Hosanna,
Hosanna, Hosanna, Hosanna,
Eh! n'enu kasị enu!