Philip Osita IgboSanctus (Holy, Holy, Holy) Solfa notation
Full Lyrics
Nso Nso eh
Nso Nso eh
Nso Nso eh
Nso Nso
Osebuluwa Chineke
Chukwu n'igwe ndi agha
Ebube gi ju putara
Ebube gi ju putara elu igwe na ala
Hosanna, Hosanna n'elu kasi elu
O di ngozi b'onye biara
N'aha, n'aha
Onye biara n'aha onye nwe anyi