EKWEREM N'OTU CHINEKE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
7 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: JUDE NNAM
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

EKWEREM N'OTU CHINEKE by JUDE NNAM — Lyrics

PRIEST E kwerem n'otu Chineke CHOIR Nna ji ike nile, Onye mere elu igwe na ala Na ihe nile a puru ihu anya na ndi a pughi ihu anya. Ya n'Otu onye nwe anyi Jesu Kristi, Nwa Chineke muru soso Otu nwa, Nna muru tupu uwa tuwa niile. Chukwu si na Chukwu, Ihe si n'Ihe, Ezi Chukwu si n'ezi Chineke, A muru amu emeghi eme, Ya na Nna bu otu, Ihe n'odidi ebighebi. Ha jiri buru Chukwu Onye si na Ya mee ihe dum, Onye maka anyi bu mmadu na maka nzoputa anyi, Si n'elu igwe gbadata. O we ra ahu na Vejin Maria Site na Mmuo Nso, O buru mmadu. A kpo gbuo ya n'obe n'ihi anyi,
Read full lyrics

About EKWEREM N'OTU CHINEKE

"Ekwerem N'otu Chineke" is a solemn and majestic Igbo setting of the Nicene Creed, composed by Jude Nnam. Sung right after the homily during Sunday Mass and major solemnities, this piece allows the congregation and choir to profess their shared Catholic faith. The title translates to "I believe in one God," and the music carries the profound weight of these ancient words, anchoring the liturgy in a moment of unified belief.

The arrangement walks through the great mysteries of the faith with reverence. From the opening intonation by the priest, the choir takes up the narrative, moving through the creation of the world, the incarnation of Christ ("O we ra ahu na Vejin Maria"), His passion, and His glorious resurrection. Nnam’s choral writing ensures that the text remains clear and central, giving each section of the Creed its own distinct emotional color—from the sorrow of the crucifixion to the triumphant anticipation of the life of the world to come. It is a deeply moving piece to sing, reminding everyone in the pews of the foundation of their worship.