EKWEREM N'OTU CHINEKE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 28, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

EKWEREM N'OTU CHINEKE by Anaele Chukwuebuka Romanus F — Lyrics

Ekwerem n'otu Chineke Nna j'ike niile Onye mere igwe n'ala e n'ihe niile a puru hu anya na ndia na pughi hu anya Ya n'otu Onyenweanyi Jesu Kristi So otu Nwa Chineke muru Nna a muru tupu uwa tu uwa niile Chukwu si na Chukwu Ihe si n'Ihe Ezi Chukwu si n'Ezi Chukwu a muru Ya a mu emeghie me Ya na Nna bu Otu Ihe N'odi di ebiebi Ha jiri buru Chukwu Onye si na Ya mee Ihe dum Onye mak'ihi anyi bu mmadu na mak'ihi nzoputa anyi siri n'eluigwe gbadata O we r'ahu na n'afo Nwa Maria Site na Mmuonso O buru mmadu A kpogbuo Ya n'obe n'ihi anyi N'oge ochichi Pontus Pailet O taa ahuhu nwuo e lie Ya Ma O bili tere n'ubochi nke ato
Read full lyrics

About EKWEREM N'OTU CHINEKE

This is a solemn, beautifully structured Igbo setting of the Nicene Creed ("I believe in one God"), composed by Anaele Romanus F. Chukwuebuka. The Creed is the central profession of faith during the Mass, where the entire congregation and choir stand together to declare the core mysteries of the Christian belief—from the creation of the world to the incarnation, death, and resurrection of Christ, and the final hope of eternal life.

In this arrangement, the composer uses a call-and-response style to guide the choir through the long, theological text. The piece opens with the first soprano leading the bold declaration "Ekwerem n'otu Chineke" (I believe in one God), before the rest of the choir joins in harmony. As the text moves through the life of Christ and the marks of the Church, the music carries the weight and reverence of these ancient words, culminating in a final, resonant "Amen."

Choirs will find this setting especially fitting for Sunday Masses and solemnities where the Creed is sung rather than recited. Singing the Creed in the local language allows the profound truths of the faith to sink deeply into the hearts of the congregation, transforming a familiar prayer into a powerful, unified act of worship.