NARA ONYINYE ANYI N'OBI OCHA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Jul 31, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

NARA ONYINYE ANYI N'OBI OCHA by Christopher Ngana, Jude Nwankwo — Lyrics

CHORUS Anyị abịa inye gị ekele, nara onyinye anyị n'obi ọcha. Tuchilammehie nile anyị mere, nara ya biko Chineke ma gọzie ya n'obi ebere. Nara ya biko ma gọzie ya n'obi ebere. VERSE 1 Ezi Chineke nar'onyinye ụmụ gị n'enye gị, anyị n'arịọ gị ka ị nara ya dị k'onyinye Abel nwa odibo gị, na aja nk'ụkọchukwu gị Melkisedek. VERSE 2 Cheta na mmiri ozuzo bụ onyinye Chineke nyer'anyị n'efu, Ọnwa na anyanwụ, ha ncha bụ ọrụ aka Chukwu, Ikuku n'enye anyị ndụ bụ onyinye Chukwu,
Read full lyrics

About NARA ONYINYE ANYI N'OBI OCHA

"Nara Onyinye Anyi N'obi Ocha" is a vibrant Igbo offertory hymn that captures the spirit of thanksgiving during the presentation of gifts. With words by Christopher Ngana and music by Jude Nwankwo, the song is a joyful invitation for the congregation to bring their offerings to the altar. The title translates to a plea for God to accept our gifts with a clean and merciful heart, overlooking our shortcomings.

The verses draw on biblical imagery and everyday blessings to inspire gratitude. The first verse asks God to receive the congregation's offerings just as He accepted the sacrifices of Abel and the high priest Melchizedek. The second verse reminds singers of the free gifts God provides daily—the rain, the sun, and the air we breathe—asking what could possibly hold us back from giving Him proper thanks.

In the final section, a lively call-and-response builds momentum in the choir loft. The voices urge God's children to rise up ("ngwanụ, kulitenu") and give thanks for His healing, guidance, and countless miracles. It is a perfect piece for the Offertory procession, encouraging the whole church to step forward with joyful hearts and celebrate God's enduring goodness.