Nara Aja Anyi by Charles Onwubuya — Lyrics

Charles Onwubuya Igbo Offertory Hymns Consecration Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Nara nara aja anyị eze do, Nara o Nna nara aja anyị. Nara nara aja anyị eze do, Nara onyinye anyị. VERSE 1 Were ya, mee ya nke gị o, Were ya, nye anyị amara gị papa. Biko biko biko Chukwu m o, Achịcha na mmanya k'anyị butelu gị Chukwu. N'ebube gị dị ok'o nu Hosanna. VERSE 2 Ị kele ya o gemegi ọzọ o, Ị kele ya i ruju yi agbasa sia papa. Biko biko biko Chukwu m o, Achịcha na mmanya k'anyị butelu gị Chukwu. N'ebube gị dị ok'o nu Hosanna. CODA Mak'ebube gị julu n'igwe n'ụwa Hosanna, Nara aj'anyị o Messiah. Messiah gọzie ya do, Gọzie ya, gọzie obi m o. Mak'ebube gị julu n'igwe n'ụwa Hosanna, Nara aj'anyị o Messiah. Were ya mee ya mma Chukwu! Were were ya mee ya mma.

Download the sheet music

Nara Aja Anyi

Nara Aja Anyi

By Charles Onwubuya
Solfa
Igbo
2 pages
2 Downloads
Offertory Hymns Consecration Hymns
0 0

More lyrics you may want