Full Lyrics
[TUTTI]
Aga m'ebur' Alleluia n'ihi na ih'ukwu emewo
Aga m'ebur' Alleluia n'ihi na ih'ukwu emewo
[MALE CANTOR(S)]
Eze Jizos ebiliwo n'ọnwụ eh
[TUTTI]
Ñụrịbanụ Eze Jizos ebiliwo n'ọnwụ eh
K'anyi golibe o
K'anyi golibe o gwandiro ya
Alleluia
[QUARTET / CHOIR 2]
Na Messay'ebiliwo
Messay'ebiliwo
Alleluia
[TUTTI]
Na Messay'ebiliwo
Messay'a emeriw'ọnwụ
Alleluia
[QUARTET / CHOIR 2]
Ah Nwannem Messay'ebiliwo
Ah
[MALE CANTOR(S)]
Ah Nwannem Messay'ebiliwo
[TUTTI]
Na aka ndimmụọ ozi akwapụg'oke nkum'ahụ
Lee
[FEMALE CANTOR(S)]
Ike el'igwe emeriw'ekwensu a eh
Lee
[TUTTI]
Na aka Chukw'igwe emepego ili ahụ.
[FEMALE CANTOR(S)]
Ike ezi nna emeriwo ọnwụ a e ngwa
[TUTTI]
Lee na mba r'igwe nandi mmụ'ozi n'eti mkpu ọñụ
Lee na ih'akwụkwọ nsọ kwulu emezuwo
Chukwu bu ekwueme
[SECTION 3]
Tobe ekwueme
Tobe ekwueme
Na omeela oh bia k'anyi jaa ya mma n'oruru
I meela oh ọra bia k'anyi jaa ya mma
Maka n'omeela oh ọra bia oh k'anyi jaa ya mma
[CODA]
Tibe, Tibe, Guba
Alleluia
Amen Amen Amen
Alleluia
Amen Alleluia