Full Lyrics
[REFRAIN]
Eh! Kam si yọọ ya.
Chineke m emewo ya.
Ihe m yọrọ Ya k'O meere m.
Onye sị ma n'ọ b'ị n'eme m sọrị,
Sọ m'a gbal'egwu, nye onyinye n'ihu ndị nke Ya.
Ihe m yọọ. Eh! Ọbịa sọgbue m o,
Nara ezi ri? Eh! Ọbịa sọgbue m o!
Chineke m emewo ya k'O meere m o.
Kam si yọọ!
M'asị m'agba r'egwu!
Sị m'agbaramkwa gamani!
Sị m'agumarani
Yiri wee gamani!
E sị m'agbaramkwa gamani!
Para ihe onyinye gamani!
Chineke m emewo ro m'ihe m yọrọ Ya.
Kam si yọọ, yọ Chukwu!
Yọ Chukwu! Yọ Chukwu!
[VERSE 1]
Ị ma sị a paliela m anya
Nwanne, lee ugwu nile!
Olee be? Olee be?
Ụmụ ụwa ụnụ na makwana nụ.
N'ala, kpọma n'ekpere,
Yọwa nị Chukwu.
Chi m kwadoro m o?
Kam si yọ Chukwu.
Yọ Chukwu! Kam ni
[VERSE 2]
Anya m miri ghir' ugboro,
N'ime abalị nile.
Ụmụ ụwa hụkwara mu n'arịrị m, ọ gbasakwara nụ m.
M egbue n'ikpere
M ebuo n'ikpere
Ụmụ ụwa ụnụ na makwana nị.
N'ala, kpọma n'ekpere,
Yọwa nị Chukwu.
Chi m kwadoro m o?
Kam si yọ Chukwu.
Yọ Chukwu! Kam ni
[VERSE 3]
Onye kwọl' ụwa e gbu onwe ya!
Onwere mgbe ọ gbajuru doro, nwanne m o,
Nkwara nị.
N'ala, kpọma n'ekpere,
Yọwa nị Chukwu.
Chi m kwadoro m o?
Kam si yọ Chukwu.
Yọ Chukwu! Kam ni