Kamsiyochukwu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

Kamsiyochukwu by Jude Nnam — Lyrics

[REFRAIN] Eh! Kam si yọọ ya. Chineke m emewo ya. Ihe m yọrọ Ya k'O meere m. Onye sị ma n'ọ b'ị n'eme m sọrị, Sọ m'a gbal'egwu, nye onyinye n'ihu ndị nke Ya. Ihe m yọọ. Eh! Ọbịa sọgbue m o, Nara ezi ri? Eh! Ọbịa sọgbue m o! Chineke m emewo ya k'O meere m o. Kam si yọọ! M'asị m'agba r'egwu! Sị m'agbaramkwa gamani! Sị m'agumarani Yiri wee gamani! E sị m'agbaramkwa gamani! Para ihe onyinye gamani! Chineke m emewo ro m'ihe m yọrọ Ya. Kam si yọọ, yọ Chukwu! Yọ Chukwu! Yọ Chukwu! [VERSE 1] Ị ma sị a paliela m anya Nwanne, lee ugwu nile! Olee be? Olee be?
Read full lyrics

About Kamsiyochukwu

"Kamsiyochukwu" is a vibrant Igbo thanksgiving and offertory song composed by Jude Nnam. The piece is an exuberant testimony of answered prayers, capturing the overwhelming joy of a believer who has seen God's faithfulness firsthand. With its rhythmic, dance-like tempo, it is a staple in Nigerian Catholic parishes, especially during the presentation of gifts or special thanksgiving processions where the choir and congregation can truly express their gratitude.

The lyrics tell a deeply personal story of moving from sorrow to celebration. In the verses, the singer recalls crying in the night and falling to their knees in prayer while the world watched their struggles. The refrain bursts into a joyful declaration that God has done exactly what was asked of Him ("Ihe m yọrọ Ya k'O meere m"). The call to bring gifts and dance forward ("Para ihe onyinye gamani!") makes it a perfect accompaniment for the Offertory, inviting everyone to join in the celebration of God's goodness.