KA M BULIE GI ELU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 22, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 11 pages

KA M BULIE GI ELU by Nworie Collins Ifejika — Lyrics

[INTRODUCTIONDUET ENTRY] Chineke, Onye onyinye, biko gbadata bịa nara onyinye nkem naebunye. [SOPRANO SOLO ENTRYEXPRESSIVO] A gụkọgọ m ịdị mma Gị n'ime ndụ m, o wee ju m anya. M wee gụkọọ ọrụ ọma Gị eh n'ime ndụ m, o wee ju m ọnụ. Mgbe m naagụkọ ngọzi Gị n'ime ndụ m, o wee ghaa m gharịị, maka na amaghịzịm etu m gaesi kwụghachi Gị ụgwọ maka ha. Ezi [REFRAINTUTTI] Chineke, bịa nara ekele muoh na o ruru Gị. Bịa nara otito muoh na o kwesịrị Gị. Chi ọma naeme mma, bịa nara oji jamma. Bịa nara nsọpụrụ ru Gị. O soro m ka m bulie Gị elu. O soro m ka m bulie Gị elu. Egwu mara mma kam ji bịa n'ihu Gị. Nkwa mara mma kam gaagbara Gị bụ Chi muoh. Onyinyem buru bịa n'ihu Gị ezughị iji wee kelee Gị. Biko, nye tụnụ m ohere ka m gosi Gị Chi muoh, ka obi dị m. Maka afọ ọma Gị. Maka ngọzi Gị, Nna. Maka nchedo Gị, e nyem Gị ekele nke si n'obi m pụta. Maka amara Gị. Maka ịdị mma Gị n'isi muoh.
Read full lyrics

About KA M BULIE GI ELU

"KA M BULIE GI ELU" (Let me exalt You) is a vibrant Igbo song of thanksgiving that captures the overwhelming feeling of counting God's blessings. The piece opens with a reflective duet and soprano solo, where the singer marvels at the goodness of God in their life, admitting that the sheer number of blessings leaves them confused about how to ever pay Him back. This quiet awe quickly gives way to a joyful, full-choir refrain where the voices unite to offer God the praise, dance, and respect He deserves.

Throughout the verses, the lyrics paint a relatable picture of everyday grace. The singers ask themselves if they are the only ones God remembers so beautifully, pointing to their good health, their flourishing farms, and their smooth-running work as proof of His hand. It is a deeply personal testimony that expands into a communal celebration. During the dynamic bridge, a tenor soloist calls out God's mighty titles—Warrior, King, the Great Water that sweeps away bridges, and the small elephant that chases away a whole herd—while the choir responds with matching intensity.

Choirs often bring this piece out during the Offertory or as a recessional hymn, especially on feast days and major celebrations. Its rhythmic drive and heartfelt words give the congregation a perfect way to bring their own gratitude to the altar, dancing forward to offer thanks for the simple, profound gift of waking up in good health.