KA M BULIE GI ELU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 22, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 34 pages

KA M BULIE GI ELU by Nworie Collins Ifejika — Lyrics

DUET ENTRY Chineke, Onye onyinye, biko gbadata bịa nara onyinye nkem naebunye SOPRANO SOLO ENTRY A gụkọgọ m ịdị mma Gị n'ime ndụ m, o wee ju m anya. M wee gụkọọ ọrụ ọma Gị eh n'ime ndụ m, o wee ju m ọnụ. Mgbe m naagụkọ ngọzi Gị n'ime ndụ m, o wee gbaa m REFRAIN gharịị, maka na amaghịzim etu m gaesi kwụghachi Gị ụgwọ maka ha. Ezi Chineke, bịa nara ekele mu oh na o ruru Gị. Bịa nara otito nara ekele mu oh na o kwesịrị Gị. Chi ọma naeme mma, bịa nara ọjịja mma. Bịa nara nsọpụrụ ruru Gị. Ọ sọrọ m ka m bulie Gị elu. Ọ sọrọ m ka m bulie Gị elu. Egwu mara mma ka m ji bịa n'ihu Gị. Nkwa mara mma ka m gaagbara Gị bụ Chi mu oh. Onyinyem buuru bịa n'ihu Gị ezughị iji wee kelee Gị, biko, nyetụnụ m ohere ka m gosi Gị Chi mu oh, ka obi dị m. Maka afụọma Gị. Maka ngọzi Gị, Nna. Maka nchedo Gị, e nyem Gị ekele nke si n'obi m pụta. Maka amara Gị. Maka ịdị mma Gị n'isi mu oh. Maka obi ọma Gị, e nyem Gị ekele nke si n'obi m pụta. VERSE 1 A na m ajụzi onwe m "Ọ bụdị sọ m ka Ọ naecheta?" Lekenenu ahụ mu oh! Ahụ m bụ sọ ngọzi Chukwu. Lekenenu isi mu oh! Ọ bụ amara Chukwu dị n'isi mu oh! Gwazienụ m ihe gaeme ka m ghara inye Ya ekele nke ruru Ya.
Read full lyrics

About KA M BULIE GI ELU

"Ka M Bulie Gi Elu" is a vibrant and deeply expressive Igbo hymn of thanksgiving, perfect for the Entrance or Offertory procession. Composed by Collins Ifejika Nworie, the song captures the overwhelming feeling of recognizing God's goodness and realizing that no material gift could ever truly repay Him. The lyrics open with a heartfelt plea for God to come down and accept the singer's offering, leading into a sweeping refrain where the choir admits that their gifts are not enough, but asks for the chance to show their gratitude through praise and dance.

The verses are deeply personal and relatable. They reflect on the simple, profound miracles of daily life—waking up in good health, seeing the fruits of one's labor multiply, and recognizing that every smooth path is paved by God's grace. The singer looks at their own life and marvels, "Is it only me that He remembers?" This sense of awe builds throughout the piece, culminating in a powerful, driving section where a male soloist and the full choir trade majestic titles for God: Dike (Warrior), Eze (King), and Odogwu (Mighty One).

For a choir, this piece offers a wonderful journey from tender, expressive solos to a robust, rhythmic celebration. It is a song that invites the entire congregation to reflect on their own blessings and join in lifting God high, ending with a beautiful a cappella coda that seals the prayer with a final request for God's continued blessing.