Ihe Ndia Di Njo - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Harcourt Whyte
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

Ihe Ndia Di Njo by Harcourt Whyte — Lyrics

VERSE 1 Olu nke Chukwu n'ada n'im' obi si Nwam, ihe ndia di njo, Nwam, ihe ndia di njo, Ejesola ha, nwam. M'olu nk'ekwensu n'ada n'ime nti si Nwam, ihe ndia di mma, Nwam ekwela ha laa, ezi nwam. VERSE 2 Mgb'ayi n'ewih' onye ozo Chukwu n'asi Nwam, ihe nka di njo, Nwam, ihe nka di njo, Emekwala ya, nwam. M'onye n'arafughi b'ekwensu n'asi Nwam, ihe nka di mma, Nwam o g'emeba gi, ezi nwam. CHORUS Ihe ndia di njo Chukwu n'asi, Ihe ndia di mma bu olu nk'ekwensu. M'o naakanyi to inu nk'ekwensu N'isoro olu ya n'ekwu, n'asi Ihe ndia di mma, di mma, di mma, di mma, di mma, di mma.
Read full lyrics

About Ihe Ndia Di Njo

"Ihe Ndia Di Njo" is a profound and morally reflective piece by the composer Harcourt White. The song captures the universal struggle between good and evil, framing it as a conversation within the human heart. The title points to the reality of sin, setting the stage for a powerful meditation on temptation and obedience.

The lyrics beautifully contrast two competing voices. In every verse, the voice of God speaks softly to the conscience, warning, "My child, these things are bad, do not follow them." Immediately after, the deceptive voice of the enemy whispers in the ear, claiming that these same sins are good and urging us to indulge. The chorus drives this conflict home, reminding the singer that calling evil "good" is the work of the devil.

For a choir, this piece is especially poignant during the Lenten season or penitential services. The gentle, steady rhythm of the arrangement allows the singers to deliver the message with clarity and solemnity. It is a song that naturally draws a congregation into deep reflection, urging everyone who hears it to listen closely to the true voice of God amidst the noise of worldly temptation.