OZI EZE ZIRI M (The King's Message) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Eze Chris
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

OZI EZE ZIRI M (The King's Message) by Eze Chris — Lyrics

Zuzugbe, zuzugbe Eze ziri mo, ejim ozi Ozi anuri kwube Or'obodo amarizu geem nti n'olu Ndi Eze ieme onu geem nti n'oluo Obodo udo n'anchi geem nti n'oluo Eze ziri mo, ozi ngonli O sir' Okoro riagbaghe puta nu n'ama Ndi nne na ndi nna puta nu n'ama Dinta, dimgba, dinkwu, bianu n'ama Umu nta kir'amarizu putanu n'ama Ine n'ugbo gi putanu n'ama Ine n'ime ahia gi putanu n'ama Ihe obula in'eme gi hapu ya biawa Eze siri onye n'abia ya taa akwu biawa Onye n'abia ya yit'akwa mme mme ya Eze ziri mo ya bu ozi anuri Eze ziri mo ya bu ozi ngoli Ony'ozi daalu anyi anugo ozi nile izir'anyi O g'adiri gi mma mana k'anyi juo Makana ony'ajuju anaghi efu uzo n'ama Ezi okwu ony'ozi emume a Eze kpor'anyi bia r'anyi na mberede
Read full lyrics

About OZI EZE ZIRI M (The King's Message)

"Ozi Eze Ziri M" (The King's Message) is a vibrant, dramatic folk piece that transforms the choir into a bustling village square. Composed by Eze Chris, the song unfolds as a theatrical dialogue between a royal messenger (Ony'ozi) and the gathered townspeople. The messenger arrives with an urgent, joyful proclamation from the King, calling everyone—mothers, fathers, hunters, and farmers—to drop what they are doing and come to a grand celebration.

The music is deeply rooted in Igbo cultural storytelling, complete with spoken interludes, overlapping choral responses, and cues for local instruments. As the villagers question the messenger about the nature of the feast, the song builds in excitement, detailing the preparations, the food, and the joyful procession to the King's court. It captures the communal spirit of a traditional festival, where every person from the youngest child to the elders has a place at the gathering.

Choirs typically bring this piece to life during cultural days, parish feasts, or special concert performances rather than during the standard Mass liturgy. It offers a wonderful opportunity for singers to step into character, using traditional attire and energetic choreography to share the King's joyful invitation with the audience.