EZI CHUKWU NARA AJA ANYI - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
4 downloads
Added Jul 30, 2026
Composer: Obieli Udoka
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

EZI CHUKWU NARA AJA ANYI by Obieli Udoka — Lyrics

CHORUS Anyị arịọ Gị, nara aja anyị, Ezi Chukwu, Ezi Chukwu. Nabata ya, were ya gozie ya, Mekwaa ya Nna k'ọ dị mma, Kwesi n'ị gaanara ya. VERSE 1 Mgb'anyị n'erunyeere Gị aja obi ọm'anyị, Nke bụ ihe ala mịpụtara. Ọ bụghị nkwụghachi ịhụnanya Gị, Anyị enwegh'ike ya. VERSE 2 Mgb'ọbụl'anyị bụ ụmụ Gị gbakọrọ n'iru Gị, Ịchụrụ Gị aja. Kasịasọ k'anyị n'erunye ya maka ndị mmadụ nile, Ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ.
Read full lyrics

About EZI CHUKWU NARA AJA ANYI

"Ezi Chukwu Nara Aja Anyi" is a gentle, pleading Offertory hymn that captures the essence of the Eucharistic presentation of gifts. Sung as the congregation brings bread, wine, and the fruits of their labor to the altar, the lyrics ask the "True God" (Ezi Chukwu) to accept, bless, and make the offerings worthy. It sets a mood of deep reverence and humility in the church.

The arrangement features a thoughtful dynamic where the soprano line leads the verses while the rest of the choir hums a supportive harmony underneath. This creates a prayerful, almost intimate atmosphere. The verses themselves reflect on the nature of the sacrifice, acknowledging that our earthly gifts can never truly repay God's love, but offering them anyway in union with the saints and for the sake of both the living and the dead.

For a choir director, this piece is a wonderful way to draw the congregation into the solemnity of the Offertory. It reminds everyone present that the gifts brought forward are not just material items, but a profound spiritual offering of themselves to the Father.