EZI CHUKWU NARA AJA ANYI - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
1 0
30 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Obieli Udoka
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

EZI CHUKWU NARA AJA ANYI by Obieli Udoka — Lyrics

CHORUS Anyị arịọ Gị, nara aja anyị, Ezi Chukwu, Ezi Chukwu nabata ya, were ya, gozie ya, Mekwaa ya Nna, k'ọ dị mma kwesị n'ị gaanara ya. VERSE 1 Mgbe anyị naehunyere Gị aja obi ọma anyị nke bụ ihe ala mịpụtara Ọ bụghị nkwụghachi Ịhụnanya Gị anyị enweghị ike ya. VERSE 2 Mgb'ọbụlat'anyị bụ ụmụ Gị gbakọrọ n'ihu Gị, ịchụrụ Gị aja kachasị nsọ; Anyị n'erunye ya
Read full lyrics

About EZI CHUKWU NARA AJA ANYI

"Ezi Chukwu Nara Aja Anyị" is a deeply reverent Igbo hymn that anchors the Offertory procession. The title translates as a direct plea to the True God to accept our sacrifice. When the choir leads this piece, it sets a tone of humble offering, asking the Father to receive, bless, and make worthy the gifts brought to the altar.

The verses beautifully expand on the theology of the Mass. As the congregation brings forward the fruits of the earth, the lyrics remind us that these offerings can never truly repay God's boundless love. The song gathers the entire Church into the moment of sacrifice, praying for both the living and the dead, and asking that we might join the saints in their joyful, eternal praise.

Obieli Udoka's arrangement gives the melody a steady, prayerful dignity that fits perfectly as the altar is prepared. It is a piece that draws the whole congregation into a shared moment of dedication, offering not just the bread and wine, but our very selves to the Lord.