Ekwem N'ofu Chukwu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Marymike
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

Ekwem N'ofu Chukwu by Marymike — Lyrics

[CHORUS] Ekwem n'ofu Chukwu Ekwem n'ofu Chukwu Ekwem n'ofu Chukwu Nna nwe ike niile Onye kee eluigwe na anị [VERSE 1] Ya na Jesu Kristi sọfụ Nwa Chukwu Ezi Chukwu si n'ezi Chukwu pụta Ekwem n'ofu Chukwu [VERSE 2] Ya na Nna bụ ofu n'ihe waji bụ Chukwu Onye ji maka ifi nzọpụta anyị Si n'eluigwe gbadata Ekwem n'ofu Chukwu [VERSE 3] Onye bu n'ahụ n'aka Virgo Maria Si ta na Mmụọ Nsọ, wa mụọ ya Wa kpọgbuo e n'obe maka ifi anyị N'okpuru ọchịchị Pontius Pilate
Read full lyrics

About Ekwem N'ofu Chukwu

When we sing the Creed, we are doing more than just reciting a list of beliefs; we are declaring our shared faith as a community. "Ekwem N'ofu Chukwu" brings the profound words of the Nicene Creed to life in the Igbo language. From the opening declaration of belief in one God, the Father Almighty, to the final hope in the resurrection of the dead, this setting carries the weight and majesty of the Church's ancient profession of faith.

What makes this manuscript particularly interesting for a choir is how it captures the rhythm of the Mass. The score moves steadily through the articles of faith, from the incarnation and the crucifixion under Pontius Pilate to the resurrection, anchoring each section with the recurring, steadfast response, "Ekwem n'ofu Chukwu." Interestingly, this specific arrangement also includes a beautifully simple Kyrie ("Onye nwe anyị biko Nna mee ebere") nestled within its pages, reminding us of the penitential heart we bring to the liturgy before we profess our faith.

For a choir director, teaching a full Creed can sometimes be a challenge because of the sheer amount of text the singers must master. However, setting these foundational words to a familiar, structured solfa melody helps the choir internalize the theology. It is a powerful moment in the Sunday liturgy when the entire congregation can join the choir loft in singing "Ekwem n'ofu nzukọ Nsọ Katọlik", affirming our place in the universal Church with one unified voice.