Full Lyrics
Ekele ọma m o, kam ji bịa nụ Okike Ọma ya k'onyere m o.
Onye nwere ịhụnanya n'enweghị mgbanwe, o kwesịrị k'anyị nye ya ezi ekele.
Chukwu nk'igwe, Chukwu nk'igwe, ezi Chukwu,
Ezi Nnam nara nke anyị ji bịa.
Chukwu nk'igwe, Chukwu nk'igwe, ezi Chukwu,
Ezi Nnam nara nke anyị ji bịa.
Ekele m o, kam gaenye gị Chukwu.
Ọ bụrụ na Chukwu mbụ mmadụ, onye gaecheta m o?
Onye m'ọ bụghị Chukwu m, ọ bụghị Chukwu m, onye dịka Chukwu dị ebube o.
Chukwu o, ọ bụ ya bụ Eze m o. O, ọ bụ ya bụ Eze dị ebube m o.
Chukwu nk'igwe, Chukwu nk'igwe, ezi Chukwu,
Ezi Nnam nara nke anyị ji bịa.
Chukwu nk'igwe, Chukwu nk'igwe, ezi Chukwu,
Ezi Nnam nara nke anyị ji bịa.
Ihe ọma ya naamasị m o, O Chukwu m o.
Chukwu m o, Dị ebube n'eme mma, too ya ma kunie.
K'anyị kele ya bụ Eze, ihe ọma ya baara ụba.
Chukwu ọma o, k'anyị kele ya o, Onye ọma.
Aya ya o, Chukwu m dị ebube do.
Egwu ọma o, iye iye, kwenụ kwe, iye iye iye.
Gbaara ụnụ egwu ọma o, kunie gbaara ya o, gbaara ya k'anyị gbaara ya egwu.
Do bụ Eze, Eze dị mma, kwenụ ya n'eziobi.
N'ihe o meere, n'ihe o meere m, kwere ya ukwe ọma, ezi Chukwu m o.
Bịa o, nye ụnụ ya ihe kachasị mma, bịa o, bịa nye ya ezi ekele.
Bịa o, nye ụnụ ya ihe kachasị mma, bịa o, bịa nye ya ezi ekele.
Bịa o, nye ụnụ ya ihe kachasị mma, bịa o, bịa nye ya ezi ekele.
Bịa o, nye nụ ya ihe kachasị mma, bịa o, bịa nye ya ezi ekele.
Nna nara, gọzie ya biko o, ọ bụ ihe ọma nke Chukwu nyere m o.