EKENE MO - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Jul 31, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 41 pages

EKENE MO — Lyrics

Ekele ọma m o, kam ji bịa nụ Okike Ọma ya k'onyere m o. Onye nwere ịhụnanya n'enweghị mgbanwe, o kwesịrị k'anyị nye ya ezi ekele. Chukwu nk'igwe, Chukwu nk'igwe, ezi Chukwu, Ezi Nnam nara nke anyị ji bịa. Chukwu nk'igwe, Chukwu nk'igwe, ezi Chukwu, Ezi Nnam nara nke anyị ji bịa. Ekele m o, kam gaenye gị Chukwu. Ọ bụrụ na Chukwu mbụ mmadụ, onye gaecheta m o? Onye m'ọ bụghị Chukwu m, ọ bụghị Chukwu m, onye dịka Chukwu dị ebube o. Chukwu o, ọ bụ ya bụ Eze m o. O, ọ bụ ya bụ Eze dị ebube m o. Chukwu nk'igwe, Chukwu nk'igwe, ezi Chukwu, Ezi Nnam nara nke anyị ji bịa. Chukwu nk'igwe, Chukwu nk'igwe, ezi Chukwu, Ezi Nnam nara nke anyị ji bịa.
Read full lyrics

About EKENE MO

"Ekene Mo" is a majestic Igbo anthem of thanksgiving, bursting with the vibrant energy of traditional Nigerian choral music. The title translates to "My Praise," and the song is a sweeping declaration of gratitude to the Creator. With its rich instrumentation—calling for rattles, gongs, slit drums, and xylophone—the piece is designed for a grand, festive celebration. The lyrics reflect deeply on God's unchangeable love, asking a profound question: "If God were human, who would remember me?" This realization that God's mercy far exceeds human capacity fuels the choir's joyful offering.

In the context of the Mass, this piece is a spectacular choice for the Offertory procession or an annual Harvest Thanksgiving. The arrangement features a dynamic interplay between a soaring tenor solo and the full SATB choir, building into a rhythmic, dance-like climax. As the choir sings "Ezi Nnam nara nke anyị ji bịa" (Good Father, accept what we have brought), it captures the very heart of the offertory—bringing our gifts, our praise, and our dancing before a King who is truly good.