Full Lyrics
[INTRO]
Ave, Ave, Ave, Ave, Ave Maria,
[REFRAIN]
Ave, Ave, Ave, Ave, Ave,
Ave Maria, ijupụtara n'amara Nne. Ekene, ekene
Ekene, dịrị gị, dịrị gị, Maria Nwanyị ọma, ezigbo
[VERSE 1]
Nne. N'etiti ụmụ nwanyị niile, ị
bụ Onye dị ukwuu, ị bụ Onye dị ngọzi. Yọbara anyị ayịyọ eh!
Yọbara anyị ayịyọ eh! dị ka na Kana na Galili.
[VERSE 2]
O dị ngọzi, O dị ngọzi, O dị ngọzi,
O dị ngọzi, bụ Nwa afọ gị Jesu,
bụ Nwa afọ gị Jesu, bụ Nwa afọ gị Jesu,
bụ Nwa afọ gị Jesu, bụ Nwa afọ gị Jesu,
bụ Nwa afọ gị Jesu, bụ Nwa afọ gị Jesu,
bụ Nwa afọ gị Jesu, bụ Nwa afọ gị Jesu.