EKELEREM CHI - An Adaptation of Ekelerem chukwuoma - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
2 0
29 downloads
Added Sep 29, 2025

EKELEREM CHI - An Adaptation of Ekelerem chukwuoma by Okoli Kingsley I — Lyrics

REFRAIN Ekelere m Chi n'eme mma, N'ihi ihe ọma o meere m, Ihe mmadụ naekweghị ka m buru, Ka m mechara wee buru. O tinyere m n'ebe dị elu ma hichaa anya mmiri m o, Ụmụnne m na Kraịst, soro m kelee nụ ya. VERSE 1 Maka ihe mma ị naemeere m o, Ya mere m ji nọrọ n'ihu gị naajuwe sị, Buru na buru sị abụ otito, Makana ị bụ onye nyemaka, n'ị bụ onye nzọpụta m o.
Read full lyrics

About EKELEREM CHI - An Adaptation of Ekelerem chukwuoma

"Ekelerem Chi" is a vibrant Igbo song of profound thanksgiving and testimony. Adapted by Okoli Kingsley O. from the well-known "Ekelerem Chukwuoma," this arrangement captures the overwhelming joy of a believer whose story has been changed by God's grace. The lyrics speak of God doing the impossible—lifting the singer up, wiping away tears, and carrying burdens that seemed too heavy to bear. It is a deeply personal song of praise that resonates with anyone who has experienced divine intervention.

In the choir loft, this piece shines during the Offertory or as a Thanksgiving hymn. The verses build a powerful narrative, moving from personal gratitude to a bold declaration that the very mouths that once mocked the singer now offer respect, because God remembered them. The final verse elevates the praise to the Holy Trinity—Father, Son, and Holy Spirit. With its lively call-to-worship feel and rhythmic vitality, it invites the entire congregation to join in acknowledging that with God, nothing is impossible.