Dubem Chineke - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
20 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Chuma Chukwuka
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

Dubem Chineke by Chuma Chukwuka — Lyrics

[CHORUS] Dubem o Chineke dubem o, n'ihi na agbabawom n'ime gị Dubem o Chineke dubem o, n'ihi na agbabawom n'ime gị Ebe m nwere Eze Jizọs m gaghị atụ egwu ọzọ Nkume mgbe ebighebi kwe ka m zoro n'ime gị [VERSE 1] Tụla egwu n'ihi na gị nọnyere m o Gị sịrị m atụla egwu, elela anya gburugburu n'ụjọ N'ihi na gị onwe gị bụ Chineke m o Ị g'agba m ume were aka nri gị kwagide m Nna ka m ghara ịda [VERSE 2] N'ime okwukwe ka Moses jiri kpọrọ ụmụ Israel laa Pharaoh dara n'ime ya, ndị agha ya gwụrụ n'ime ya
Read full lyrics

About Dubem Chineke

"Dubem Chineke" is a profound Igbo prayer of trust and surrender, asking God for His unfailing guidance. The title translates to "Lead me, God," and the lyrics capture the deep peace that comes from taking refuge in the Almighty. With its reassuring refrain declaring that those who have King Jesus will never be afraid, it serves as a powerful anchor for the congregation during moments of reflection.

Choirs often sing this piece during the Entrance procession or as a Communion meditation, drawing worshippers into a quiet reliance on God. The verses recall great biblical acts of faith—from Moses leading the Israelites through the sea to Naomi finding abundant blessing—reminding us that the same God who protected them is still awake and watching over us today.

The melody carries a steady, comforting rhythm that builds confidence with every line. As the choir sings of the "Rock of Ages" (Nkume mgbe ebighebi) and asks the Holy Spirit for strength against the storms of life, the song becomes a communal declaration of faith. It is a piece that truly resonates in the choir loft, offering both singers and the congregation a renewed sense of courage and divine protection.