Full Lyrics
CHORUS
Nna, gbaghara, biko Nna, gbaghara
Sachapụm njọm nile doo mu nsọ.
VERSE 1
Ngị kpọrọ Samuelu, Aịzaya na ndị ọzọ doo ha nsọ,
Mee kam dị kibe doo mu nsọ.
VERSE 2
Bata, bata, bata, ta, n'imem, Nna, doo mu nsọ.
VERSE 3
Nna bata n'imem
Biri n'obim onye doo mu nsọ
Bata, bata, bata, bata n'obim o, biri, biri n'imem doo mu nsọ.