DAALU (NNA) by Martins Asogwa & Obioha Ogbonna — Lyrics

Martins Asogwa & Obioha Ogbonna Igbo FILM Songs FILM 2019 Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Anthems Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Onye ọbụla soro mu kelee Chineke Onye ọbụla soro mu kelee Dinwenu Kelee Dinwenu Chukwu anyị naefe dị mma O meworo anyị ihe dị ukwu Eze ka Eze Meworo anyị ihe dị ukwu daalụ O Nna daalụ O Eze daalụ O Nna daalụ O Eze Bụ Chukwu kere ụwa lee nwa Ya abịala M bụ ọ gaabịa ọzọ onwez' ihe Chukwu onyeọma mere m o Ihe ezinụlọm apụghị mere m o Bulie Ya elu, bulie Ya elu Bulie Ya elu, too Ya, too Ya Bulie Ya elu, bulie Ya elu Bulie Ya elu, too Ya, too Ya Bulie Ya elu, bulie Ya elu Bulie Ya elu, too Ya, too Ya Bulie Ya elu, bulie Ya elu Bulie Ya elu eh Ị bụ Chineke onyeọma mee Ị bụ Chineke Lee otito ọjamma k'anyị kenye Gị nara eh Odogwu site n'obi ọcha anyị biko Chi m o Na Ị bụ Chukwu Ọkacha eeh Onyedịka Chineke Eze ndị Eze Ị gaadị eh VAMP Ị ma na Chineke bụ Chukwu ị Ị ma na Chineke bụ Odogwu ị Ị ma na Chineke bụ Chukwu ị Ị ma na Chineke bụ Odogwu ị TENOR SOLO Kelenu Chukwu Nna Kele Ya, kele Ya Soro mu k'anyị too Chineke Ezigbo SOLI Ezigbo Chi, Odogwu n'agha Dike n'agha Chukwu Okemmiri n'ebu ogwe Ikuku ama n'onya, ọkụ n'erere Nnukwu Chi, Ezigbo Chukwu Eze ndị Eze niile Nnukwu Chi, Chukwu ọma Chukwu e kere m o, daalụ eh CHORUS Ọ bụ Jiso Ọ bụ Jiso Ọ bụ Jiso Ọ bụ Jiso Ọ Dinwenu eh ALTO SOLO Dị ka Chineke Ọ dịghị onye dị n'ụwa ka Gị Chineke ọ dịghị onye dị n'ụwa ka Gị CHORUS Ọ dịghị onye dị ka Gị Ọ dịghị onye dị ka Gị

Download the sheet music

DAALU (NNA)

DAALU (NNA)

By Martins Asogwa & Obioh...
Solfa
Igbo
3 pages
193 Downloads
FILM Songs FILM 2019 Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Anthems Hymns Uncategorized
3 0

More lyrics you may want