DAALU (NNA) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
3 0
191 downloads
Added Sep 28, 2025

DAALU (NNA) by Martins Asogwa & Obioha Ogbonna — Lyrics

CHORUS Onye ọbụla soro mu kelee Chineke Onye ọbụla soro mu kelee Dinwenu Kelee Dinwenu Chukwu anyị naefe dị mma O meworo anyị ihe dị ukwu Eze ka Eze Meworo anyị ihe dị ukwu daalụ O Nna daalụ O Eze daalụ O Nna daalụ O Eze Bụ Chukwu kere ụwa lee nwa Ya abịala M bụ ọ gaabịa ọzọ onwez' ihe Chukwu onyeọma mere m o Ihe ezinụlọm apụghị mere m o Bulie Ya elu, bulie Ya elu Bulie Ya elu, too Ya, too Ya Bulie Ya elu, bulie Ya elu Bulie Ya elu, too Ya, too Ya Bulie Ya elu, bulie Ya elu Bulie Ya elu, too Ya, too Ya Bulie Ya elu, bulie Ya elu Bulie Ya elu eh Ị bụ Chineke onyeọma mee
Read full lyrics

About DAALU (NNA)

"Daalu (Nna)" is a vibrant Igbo praise motet that calls the entire congregation to join in thanking God. Written by Martins Asogwa and Obioha Ogbonna, the piece is built on a lively, rhythmic foundation that perfectly captures the joy of thanksgiving. The lyrics reflect deeply on God's goodness, declaring that the Lord we serve is good and has done great things for us ("Chukwu anyị na-efe dị mma").

As the motet progresses, it unfolds into a rich series of traditional Igbo praise titles. Soloists rise above the choir's steady vamp to proclaim God as the mighty warrior ("Odogwu n'agha"), the great river that sweeps away bridges ("Okemmiri n'ebu ogwe"), and the uncatchable wind ("Ikuku ama n'onya"). This call-and-response structure brings a dynamic, celebratory energy to the music, allowing different voice parts to shine while the main praise continues underneath.

Choirs often bring this piece out during the Offertory procession or for special thanksgiving celebrations. Its driving tempo and uplifting message make it a favorite for moments when the church is filled with gratitude, leaving everyone with the resounding truth that there is truly no one like God ("Ọ dịghị onye dị ka Gị").