Full Lyrics
CHORUS
Onye g'abuli soro mu kelee Chineke
Ndị mmụọ ozi n'eje
Too Ya ndị mmụọ ozi n'eje
Kelee Dinwenu eh
Chukwu anyị naefe dị mma
Meworo anyị ihe dị ukwu, daalụ
Eze Nna daalụ
M bu ọ gaabịn'ọzọ, o nwer'ihe Chukwu anyị naemere m o
Ihe ezi n'aghọm apụghị imere m o
Bulie ya elu, bulie ya elu nye Onyeọma otito
VERSE 1
Bulie ya elu too ya too ya
Bulie ya elu, bulie ya elu nye Onyeọma otito
Bulie ya elu too ya too ya
Bulie ya elu, bulie ya elu nye Onyeọma otito
ALTO SOLO
Ị bụ Chineke
Ị bụ Onyeọma
Ị bụ Chineke
Ị bụ Onyeọma
Chukwu Nna m o
Onyeọma ekele
Otito ọjịja mma ka anyị n'enye gị, nara e
SOPRANO
Onyeọma mee
Chukwu Nna e yi
Odogwu site n'obi, ọchụnghị biko Chi m o
Na ị bụ Chukwu ọkaka m ezi Onyedịka Chineke
Eze ndị eze ị gaadị eh
Onyeọma mee
Chukwu Nna m o
Bụ Chineke
CHORUS 2
Mana Chineke bụ Chukwu
Mana Chineke bụ Odogwu
Mana Chineke bụ Chukwu
Chukwu i e
Onyeọma m o
Eze le, Odogwu Oze
TENOR SOLO
Mana Chineke bụ Chukwu
Mana Chineke bụ Odogwu
Mana Chineke bụ Chukwu
Chukwu i e
Onyeọma m o
Eze le, Odogwu Oze
Soro mu kpọọ itoo Chineke
Ezigbo Chi, Ezigbo Chi
Oke mmiri n'ebu ogwe
Ikuku g'eme ọnwụ
Ọkụ n'agba re e re
Nnukwu Chi, Ezigbo Chukwu
Eze ndị eze niile
Nnukwu Chi, Chukwu ọma
Chukwu n'eche re m o, Daalụ eh
CHORUS 3
Mana Chineke bụ Odogwu
Mana Chineke bụ Chukwu
Mana Chineke bụ Odogwu
Chukwu i e
Onyeọma m o
Eze le, Odogwu Oze
ENDING
Jịsọs
O Dinwenu bụ Jịsọs o
Jịsọs
Bụ Jịsọs
Ọ dịghị Onye dị n'ụwa ka Gị
Ọ dịghị Onye dị n'ụwa ka Gị
Dịka Chineke